Full Lyrics
[REFRAIN]
Nara onyinye anyị naebunye gị n'akụkọ Chukwu gị,
Nara ya ma gọzie ya dị k'aja Abel.
[VERSE 1]
Onyinye nk'obi dị ọcha k'anyị n'ebunye gị.
[VERSE 2]
Onyinye ịja mma mak'ọgọ naatọma gị.
[VERSE 3]
Onyinye ekele maka ndụ n'arụ ike.