Nara O Chineke by Rev. Fr. Uchechi B. Okea — Lyrics

Rev. Fr. Uchechi B. Okea Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara O Chineke onyinye anyi n'ebunye Gi nara O Chukwu Nna aja'nyi n'achuru Gi anyi n'achu ya maka mgbaghara njo Ezi Chukwu nara ya gozie anyi VERSE ONE Ezi Chineke anyi n'ehunyere Gi owuwe ihe' ubi nke' ijiri gozie anyi n'obi oma Gi na afo ma Gi nara gozie ya dika aja nke Abel VERSE TWO Onyinye I nyer'anyi k'anyi butere Gi achicha di ocha na mmanya di uto VERSE THREE Nara ya n'aka Ukochukwu Nna biko gbamwoo ya ka o wee gho r'anyi nri nzoputa ebebe

Download the sheet music

Nara O Chineke

Nara O Chineke

By Rev. Fr. Uchechi B. Ok...
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want