NARA AJA UMU GI by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Chorus] Nara aja ụmụ gị Chineke Onye nwe m, nara aja ụmụ gị biko nara, dịka aja Abel. [Verse 1] Onyinye si n'obi m, onyinye mara mma nara ya, gozie, gozie anyị, gozie anyị nara ya, dịka aja Abel. [Verse 2] Onyinye anyị n'enye gị, onyinye pụrụ iche nara ya, gozie, gozie anyị, gozie anyị nara ya, dịka aja Abel. [Verse 3] Aja nke dị oke ọnụ, aja anyị n'enye gị nara ya, gozie, gozie anyị, gozie anyị nara ya, dịka aja Abel.

Download the sheet music

NARA AJA UMU GI

NARA AJA UMU GI

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want