NARA AJA UMU GI by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nara aja ụmụ gị Chineke Onye nwe m nara aja ụmụ gị Biko Nna dịka aja Abel VERSE 1 Onyinye si n'obi m Onyinye mara mma nara ya Dịka aja Abel VERSE 2 Onyinye anyị n'enye gị Onyinye pụrụ iche nara ya Dịka aja Abel VERSE 3 Aja nke dị oke ọnụ Aja anyị n'enye gị nara ya Dịka aja Abel CODA Gozie gozie anyị gozie Gozie anyị nara ya Dịka aja Abel

Download the sheet music

NARA AJA UMU GI

NARA AJA UMU GI

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo
1 page
9 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want