Full Lyrics
[CHORUS]
Nara nara o, nara o Nna, nara aja anyi
Nara nara o, nara o Nna, nara onyinye anyi
[VERSE 1]
Were ya, mee ya nke gi o
Were ya, nye anyi amara gi Papa
Biko biko biko biko Chukwu mo
Achịcha na mmanya k'anyi butelu gi
N'ebube gi di ok'o nu Hosanna
[VERSE 2]
I kele ya o genyegiezi o
I kele ya iruju yi agbasa sia Papa
Biko biko biko biko Chukwu mo
Achịcha na mmanya k'anyi butelu gi
N'ebube gi di ok'o nu Hosanna
[CODA]
Mak'ebube gi ju l'y'enigwe n'uwa
Hosanna nara aj'anyi o Messiah
Messiah gozie ya do
Gozie ya, gozie obi mo
Mak'ebube gi ju l'y'enigwe n'uwa
Hosanna nara aj'anyi o Messiah
Were ya mee ya mma Chukwu
Were ya mee ya mma