Full Lyrics
[CHORUS]
Nara nara o, nara o Nna nara aja anyị.
Nara nara o, nara o Nna nara onyinye anyị.
[VERSE 1]
Were ya, mee ya nke gị o,
Were ya, nye anyị amara gị papa.
Biko biko biko biko Chukwu mo,
Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị Chukwu.
Nna, nara aj'anyị Hosanna.
[VERSE 2]
I kele ya ọ gaenye gị ọzọ o,
I kele ya i ruju gị agbasa sịa papa.
Biko biko biko biko Chukwu mo,
Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị Chukwu.
Nna, nara aj'anyị Hosanna.
[CODA]
Mak'ebube gị ju lue n'igwe n'ụwa Hosanna,
Nara aj'anyị o Messiah.
Messiah gozie ya do.
Mak'ebube gị ju lue n'igwe n'ụwa Hosanna,
Nara aj'anyị o Messiah.
Were ya mee ya mma Chukwu!
Mee ya mma.