Full Lyrics
[Chorus]
Nara o nara o nna nara aja anyi
[Verse 1]
Were ya mee ya nke gi o
Were ya nye anyi amara gi papa
[Verse 2]
I kele ya gọzie ya o
I kele ya i ju ya agbasasia papa
[Bridge]
Biko biko biko biko Chukwu mo
Adigha na mma ya k'anyi butelu gi Chukwu
N'ebube gi di oke n'u Hosanna
[Refrain]
Mak'ebube gi ju lue n'igwe n'uwa Hosanna
Nara aj'anyi o Messiah
Messiah gozie ya do
[Ending]
Mak'ebube gi ju lue n'igwe n'uwa Hosanna
Nara aj'anyi o Messiah
Were ya mee ya mma Chukwu!