Nara Aja Anyi by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Consecration Prayer Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara nara O, nara O Nna, nara aja anyị. Nara O. Nara nara O, nara O Nna, nara aja anyị. Nara onye anyị. VERSE 1 Were ya, mee ya nke gị O, were ya, nye anyị amara gị papa. Biko, biko, biko, biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị. Chukwu biko biko biko. Chai! VERSE 2 Ikele ya o genye gị ọzọ O, ikele ya ir'uju gị agbasa sia papa. Biko, biko, biko, biko Chukwu m o, Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị. Chukwu biko biko biko. Chai! HOSANNA N'ebube gị dị Ok'ọnụ Nna nara aja anyị Hosanna, Mak'ebube gị julu enigwe n'ụwa Hosanna nara aja anyị O Messiah. Messiah gozie ya do, were ya. N'ebube gị dị Ok'ọnụ Nna nara aja anyị Hosanna, Mak'ebube gị julu enigwe n'ụwa Hosanna nara aja anyị O Messiah. Messiah gozie ya do, were ya mee ya mma Chukwu! mee ya mma.

Download the sheet music

Nara Aja Anyi

Nara Aja Anyi

By Charles Onwubuya
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
8 Downloads
Offertory Hymns Consecration Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want