Full Lyrics
REFRAIN
Nara achịcha na iko nsọ anyị n'enye Gị
n'altar Gị dị nsọ nara aja anyị naachụrụ Gị
dịka ị si nara aja Abel.
VERSE 1
N'obi umeala k'anyị n'ebunye Gị
VERSE 2
Onyinye nke Chukwu Nna anyị abịala
inye Gị ekele na otito
VERSE 3
Ekwela biko Nna ekwela
k'anjọ anyị gbochi anyị ịmara Gị