Full Lyrics Mụọnsọ si n'enuigwe bịa bịa bịa. Mụọnsọ si n'enuigwe bịa nyeru anyị aka ewo. Mụọnsọ si n'enuigwe bịa bịa bịa. Mụọnsọ wer' ezi onyinye gị nyeru anyị aka.