Full Lyrics
[FIRST RESPONSE]
Obasi bi n'igwe, otileanya myirile di na nso!
Ebimaramkpa m o, biko bịa zọpụta m o!
Bịa zamo Chukwu!
Obasi m biko, bịa zamo Chukwu!
[2ND RESPONSE]
Zamo zamo! Zamo! Chineke zamo.
Bịa za, zamo Nna, bịa zamo Chukwu!
[3RD RESPONSE]
Chukwu onye amara, Oji ji jide mma,
Chukwu ọma, Onye o di n'aka, Chukwu onye ebere,
Zanyem arịrịọ m, Obasi bi n'igwe!