Full Lyrics
REFRAIN
Amaghị m o ebe m g'ebido
Kọba mmeso ọma Gị O Dinwenu.
VERSE 1
Ihe nile m nwere n'ụwa
Si n'aka Gị bịa Chineke
Kedụ ebe m g'esi bido
Kọba mmeso ọma Gị.
VERSE 2
Amara Gị ebuka
Chineke n'ebe anyị nọ
Kedụ ebe m g'esi bido
Kọba mmeso ọma Gị.
VERSE 3
Agam esi na ihe I nyere m
Wee nye Gị ekele
Chineke Nna m o
Ị n'adịrị m mma.
VERSE 4
Agam ebuli iko nzọpụta elu
Wee kpọkuo Aha Dinwenu.