Mmeso Oma Chukwu Ebuka by Uncle Val. C. I. Ezealim — Lyrics

Uncle Val. C. I. Ezealim Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Amaghị m o ebe m g'ebido kọba mmeso ọma Gị O Dinwenu. VERSE 1 Ihe nile m nwere n'ụwa si n'aka Gị bịa Chineke kedụ ebe m g'esi bido kọba mmeso ọma Gị. VERSE 2 Amara Gị ebuka Chineke n'ebe anyị nọ kedụ ebe m g'esi bido kọba mmeso ọma Gị. VERSE 3 Agam esi n'ihe I nyere m wee nye Gị ekele Chineke Nna m o Ị n'adịrị m mma. VERSE 4 Agam ebuli iko nzọpụta elu wee kpọkụo Aha Dinwenu.

Download the sheet music

Mmeso Oma Chukwu Ebuka

Mmeso Oma Chukwu Ebuka

By Uncle Val. C. I. Ezeal...
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want