MMADU BU IHE EFU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: A. H. Oramasionwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

MMADU BU IHE EFU by A. H. Oramasionwu — Lyrics

REFRAIN Mmadụ bụ ihe efu, mmadụ bụ ihe nkịtị. Mmadụ bụ ihe efu, mmadụ bụ ihe nkịtị. Ihe mmadụ bụ n'ụwa bụ ntụ na aja. Mmadụ bụ ihe efu, mmadụ bụ ihe nkịtị. Leenụ nwanne anyị ebe o togbosọ n'ozu. Mmadụ bụ ihe efu, mmadụ bụ ihe nkịtị. Jụọ onwe gị ajụjụ nwa nnem, onye k'ọga bụ echi. Mmadụ bụ ihe efu, mmadụ bụ ihe nkịtị. VERSE 1 Elegom anya n'elu ụwa wee hụ n'ụwa e nweghị si oche. Elegom anya n'ụwa wee hụ n'ụwa bụ ihe efu. N'acha nile mmadụ n'amacha n'ụwa bụ ihe nkịtị. "A bumm nkea, a bumm nke ọzọ" ọ sụ maka ị n'eku ume.
Read full lyrics

About MMADU BU IHE EFU

"Mmadu Bu Ihe Efu" is a deeply moving Igbo funeral hymn that calls us to reflect on the fleeting nature of human life. The title translates to "Man is nothing" or "Man is vanity," setting a solemn and contemplative tone. Composed by A. U. Oramasionwu, the piece was originally dedicated to the soul of a departed brother, and it serves as a powerful reminder of our mortality. When a choir sings the refrain—reminding the congregation that we are but dust and sand, and asking "who will it be tomorrow?"—it brings a profound stillness to the church.

The verses take the listener on a journey of introspection. They speak of looking at the world and seeing its impermanence, warning against the pride and boasting that often consume us simply because we have breath. As the song progresses, it gently points the way forward, urging the living to seek refuge in God, worship in spirit and truth, and follow Christ, who is the way, the truth, and the life. It is a sobering, striking choice for burials and requiem Masses, offering both a reality check and a message of ultimate salvation.