MMADU BU AJA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Paul S. Onwuama
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

MMADU BU AJA by Paul S. Onwuama — Lyrics

REFRAIN Lee na nwanne anyị alaba ga n'ebe o siri bịa n'ụwa. Onye dị ndụ lee ihe gaabụ mmecha ya, Nke gị n'eche gị, dịbụ a nkwadebe. Mmadụ bụ aja, mmadụ bụ ntụ, Mmadụ bụ ihe efu n'ụwa, mmadụ bụ ihe efu n'ụwa. Ọ hapụgo ihe ụwa, gaba n'ihu Chukwu Maka ụgwọ dịrị ndụ ya, Nke omume ka o metara n'ụwa nke a gaakwụ ya n'igwe. VERSE 1 Onye ka dị ndụ naakpagharị n'elu ụwa, Chee n'ụwa bụ ebe obibi, Lee ihe ị gaabụ otu ụbọchị. VERSE 2
Read full lyrics

About MMADU BU AJA

"Mmadu Bu Aja" is a deeply reflective Igbo hymn that calls us to pause and consider the fleeting nature of our earthly lives. The title translates to "Man is Dust," a sobering truth that echoes throughout the verses. The song reminds those of us still walking the earth that this world is not our permanent home, urging us to seek God's kingdom and prepare our hearts while we still have time.

Paul S. Onwuama composed this piece specifically for burial rites and funeral Masses. As noted on the score, it is versatile enough to be sung beside the grave, as an entrance hymn for a requiem Mass, or during Communion. The solemn, steady progression of the solfa notation gives the choir room to deliver the words with the gravity they deserve. When the voices unite on the refrain—reminding us that our departed brother or sister has gone before God to receive their reward—it brings a profound sense of perspective and peace to the grieving congregation.