Mma-mma Ekele - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Ezeigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Mma-mma Ekele by Chidi Ezeigwe — Lyrics

CHORUS Lekene ngọzi Chukwu n'ime ndụ mo Lekene ebube Chineke n'ahụ mo Amara nke Chineke barụ ụba Chineke daalụ daalụ ịbụ chi mo Chineke daalụ mma mma ekele. VERSE 1 Ọ bụ onye kam bụ na Chineke nna chetara mo Ọ bụ onye kam bụ chi n'echere nwa ya Onye njọ dịka m nna kilechara gọzie Amara gị ebuka na ndụ ndị nke gị. VERSE 2 N'ihi ngọzi gị nna kam jiri bịa n'ụlọ gị
Read full lyrics

About Mma-mma Ekele

"Mma-mma Ekele" is a vibrant Igbo song of thanksgiving that calls the congregation to recognize God's goodness. With its lively rhythm and deeply personal lyrics, it captures the awe of a believer looking back at how much grace has been poured into their life. The opening lines of the chorus invite everyone to simply look and see the evidence of God's glory and abundant blessings.

Choirs often bring this piece out during the Offertory procession, as the words perfectly match the action of bringing gifts to the altar. The verses speak of coming into God's house with offerings, acknowledging that even in our unworthiness, the Father still remembers and elevates us. It builds into a communal celebration, asking friends, neighbors, and kindred to join together in giving God the highest praise.