Full Lyrics
[INTRO]
Chineke Nna
Chukwuọma eh nara ekele
Chukwu mere m mma
Eh mmamma mmamma eh
[REFRAIN]
Eh mmamma eh mmamma dịrị Ya
Eh Chukwu naeleta m oo
Eh nyekwa mụ ahụike ekele
Mmamma dịrị Ya eh
[VERSE 2]
Chukwu naenye ọñụ eh mmamma dịrị Gị
Eh Chukwu naenye ọmụmụ eh mmamma dịrị Gị
Eh Chukwu naegbo mkpa m oo
Chukwu naemere m ihe dị mma
Ihe i mere dị mma eh mmamma dịrị Gị eh
Chineke Chineke ị dị mma
Chineke Nna m oo
Chukwu naeme mma ị dị mma
Ị dị mma Chi
Odogwu n'agha Odogwu n'agha ị dị mma
Chukwu bi n'igwe Odogwu akataaka
Eh a ga m atụrụ Chineke mmamma
Eh a ga m atụrụ Chineke mmamma
Eh a ga m atụrụ Chineke mmamma
Eh a ga m atụrụ Chineke mmamma
Eh mmamma eh mmamma
Eh mmamma eh mmamma
Eh mmamma eh a ga m atụrụ Chineke mmamma
Onyenweanyị ị meela, ị meela, ị meela, ị meela
[VERSE 3]
Mmamma dịrị Gị
Ekene dịrị Gị
Mmamma dịrị Gị eh
Mmamma dịrị Gị
Otito dịrị Gị
Mmamma dịrị Gị eh