Mkpu ọṅụ Na Abụ Otito - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Fabian Anggwy
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Mkpu ọṅụ Na Abụ Otito by Fabian Anggwy — Lyrics

INTRO Mkpu ọṅụ na abụ otito kam jiri bịa Ka m tụọrọ Gị mmamma Oh Chineke Nna ekele Ekele, otito na nsọpụrụ na isiala dịrị Chukwu Lee nụ amara nile juru anya Chim n'emere m oh Ihe ọma Chim meere m, gịnị kam g'akwụghachi ya CHORUS Kele nụ Chineke, were nụ egwu tobe nụ ya Kele nụ amara nile juru anya Chim n'emere m oh Ihe ọma Chim meere m, gịnị kam g'akwụghachi ya Oh tikwusie Kele nụ Chineke, were nụ egwu tobe nụ ya Kele nụ Chineke anyị mkpu ọṅụ n'ihi na Chineke bụ Odogwu; n'ihi na Chineke bụ anya n'elegwa, Ihe nile dị ya n'aka Ọ bụ n'aka Chineke ka ha ncha dabeere Ka ugwu na ugwu nile tobe Chineke Nna, tobe ya Ka onye ọbụla Chineke gọziri weregwu kulite kanyị too ya.
Read full lyrics

About Mkpu ọṅụ Na Abụ Otito

"Mkpu ọṅụ Na Abụ Otito" is a vibrant Igbo hymn of thanksgiving that calls the congregation to bring their shouts of joy and songs of praise before God. Written by Fabian Anigbogu, the piece is built on a spirit of profound gratitude, reflecting on the boundless grace and goodness the Lord has shown. From the opening lines, the choir leads the faithful in offering worship, honour, and adoration, asking what they could possibly give in return for such overwhelming blessings.

The song's verses expand this praise to encompass all of creation. The choir sings of God's love for the world, pointing to the moon, stars, sun, and rain as signs of His power. The final verse invites everything that has breath—from the mountains and valleys to the birds of the air and the great trees—to join in magnifying the Creator.

With its lively tempo and engaging harmony parts, this piece is a natural fit for the Entrance or Offertory procession. It brings a festive, celebratory energy to the Mass, making it an excellent choice for feast days, harvest thanksgivings, and any moment when the church gathers to lift up a joyful noise.