Full Lyrics
PRIEST
Nna anyị nọ n'eluigwe,
CHOIR
K'otito dịrị aha Gị k'ọchịchị Gị bịa,
Ka emee uche Gị n'ụwa, dịka esi eme ya n'eluigwe.
Nye anyị taata, nri nk'ụbọchị anyị,
Gbaghar'anyị nmehie anyị ga,
Dịk'anyị si gbaghara ndị mehier'anyị.
Ekwela k'anyị kwenye na nlanye,
Ma zọpụt'anyị n'ajọ ihe.