Misa Nke Ohuru - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Misa Nke Ohuru — Lyrics

[CREED] Ekwere m n'otu Chineke, Nna ji ike niile, Onye mere eluigwe na ala, Na ihe niile a pụrụ ịhụ anya Na ndị a pụghị ịhụ anya. Ya na n'otu Onyenweanyị, Jesu Kristi, sọ otu Nwa Chineke mụrụ, Nna mụrụ tupu ụwatụụwa niile. Chukwu si na Chukwu, ìhè si n'ìhè, Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu, a mụrụ amụ, e meghị eme, Ya na Nna bụ otu ihe, N'ọdịdị ebighịebi ha jiri bụrụ Chukwu: Onye e si na Ya mee ihe dum. Onye maka ihi anyị bụ mmadụ na maka ihi nzọpụta anyị, siri n'eluigwe gbadata. O were ahụ na Vejin Marịa, site na Mmụọ Nsọ, Ọ bụrụ mmadụ. A kpọgbuo Ya n'obe n'ihi anyị N'oge ọchịchị Pọntus Paịlet; Ọ taa ahụhụ, nwụọ, e lie Ya. Ma O bilitere n'ụbọchị nke atọ,
Read full lyrics

About Misa Nke Ohuru

"Misa Nke Ohuru" (New Mass) provides the foundational Igbo texts for the Ordinary of the Mass. This compilation includes the essential prayers that guide the congregation through the Eucharistic celebration, specifically the Nicene Creed (Ekwere m), the Penitential Rite (Onyenweanyị, mee ebere), and the Gloria (Otito dịịrị Chineke).

For choirs and worship leaders in Igbo-speaking Catholic parishes, these texts form the core of Sunday worship. The words carry the profound mysteries of the faith, from the solemn declaration of belief in the Creed to the joyful angelic hymn of the Gloria. Having these standard translations ensures that the entire assembly can lift their voices together in unity, participating fully in the sacred liturgy.