Mary Muru Nwa Ohuru by Emeka Ujam S. (Emyrald) — Lyrics

Emeka Ujam S. (Emyrald) Igbo Latin Marian Hymns Christmas Agnus Dei (Lamb of God) Latin Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Mary Muru Nwa Ohuru] Obere nwa Jesu ka Mary kuru n'aka ya N'ime ụlọ anụ n'ebe a naachinye ahịhịa Mary nwa nwohuru ọ mụrụ ezuwa niile Nwa ka nwa nno Ower'ahụ na Maria Ower'ahụ na Maria Ower'ahụ na Maria na Maria na Maria Bịa nye Jesu onyinye Bịa kporo ya isi ala Ọnwa na kpakpando Sị na chukwu dị mma n'enye gị eke Le ị dị mma ị Dị mma ị dir'obi m mma Nne ọma kuru mo mama kuru mo kisiri kuru Jesu n'ime ọlụlọnwu Mama kuru mo kisiri kuru Jesu n'oge m n'eje ije Mama kuru mo kisiri kuru Jesu n'oge m nalala Mama kuru mo kisiri kuru Jesu na mma na njọ Mama kuru mo kisiri kuru Jesu n'ọnọdụ ọbụla Kugara chukwu nna Onye ker'anyi Onye kachelu Onye nyer'anyi Otu nwa nwoke nw'ohuru. [Agnus Dei] Agnus Dei, qui tollis peccata mundi Miserere nobis dona nobis pacem Agnus Dei, qui tollis peccata mundi Miserere nobis dona nobis pacem. Miserere nobis. dona nobis pacem. Miserere nobis, dona nobis pacem.

Download the sheet music

Mary Muru Nwa Ohuru

Mary Muru Nwa Ohuru

By Emeka Ujam S. (Emyrald...
Solfa
Igbo, Latin
5 pages
0 Downloads
Marian Hymns Christmas Agnus Dei (Lamb of God) Latin Hymns
0 0

More lyrics you may want