Full Lyrics
SOLO
Ave, Ave, Ave, Ave Maria.
TUTTI
Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria,
Ijupụtara n'amara Nne.
REFRAIN
Ekene, Ekene, Ekene, dịrị gị,
dịrị gị, Maria Nwanyị ọma, ezigbo Nne.
VERSE 1
N'etiti ụmụ nwanyị niile,
Ị bụ Onye dị ukwu,
Ị bụ Onye dị ngozi.
Yọbara nyị ayịyọ eh!
dị ka na Kana na Galilee.
VERSE 2
Ọ dị ngozi, Ọ dị ngozi,
Ọ dị ngozi, Ọ dị ngozi,
Ọ dị ngozi,
bụ Nwa afọ gị Jesu, Onye bụ Mezaya,
bụ Nwa afọ gị Jesu, Eze udo,
bụ Nwa afọ gị Jesu,
Chi Chi Chi Chi, Chi Chi Chi Chi, Chi wa Chi wa,
Chigide, chigide, chigide, Chi a mba niile.