Full Lyrics
Ave Maria, Ave Maria, Ave Maria, nwanyị ọma.
Ị dị ngọzi n'etiti ụmụnwanyị niile,
Ave Maria, nwanyị ọma.
Ị jupụtara na grasia,
Oseburụwa nọnyere Gị.
Ọ dị ngọzi bụ nwa afọ gị Jesu Kristi.
Rịọtara anyị arịrịọ,
rịọtara anyị arịrịọ,
mee bụ njọ mma.