ANYI AGBABA NA NCHEDO GI by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Marian Hymns Prayer Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị Nsọ. Enenikwana ayịy'anyị, ebe mkpa naakp'anyị. Ma naazọkw'anyị n'if'abụna ife dị egwu. Biko, biko, Vejin dị otito na ngọzi. Biko, biko, Vejin dị otito na ngọzi. Amen.

Download the sheet music

ANYI AGBABA NA NCHEDO GI

ANYI AGBABA NA NCHEDO GI

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
0 Downloads
Marian Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want