Ma Ndi Na-ele Anya Chineke by Sam Ojukwu — Lyrics

Sam Ojukwu Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Anthems Hymns Offertory Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[BASS INTRO] Ma ndị naele anya Chineke Ha gaagbanwe ike ha Ike ike ike ike ha, ike ha, ike ha [CHORUS] Ma ndị naele anya Chineke Naele anya Chineke Ma ndị naele anya Chineke anya Chineke Ma ndị naele anya Chineke Ha gaagbanwe ike ha Ha gaefego elu Fego fego fego elu na nku dịka ugo Ha gaagba ọsọ, ike agaghị agwụkwa ha Ha gaeje ije, ha gaeje ije, ghara ịda mba Jee jee jee, eye ha gaeje ije, ghara ịda mba [CODA] Ma ndị naele anya Chineke gaagbanwe ike ha Ma ndị naele anya anya anya Chineke Ha gaagbanwe ike ha, gbanwe ike ha Ha gaefego elu na nku dịka ugo Ha gaagba ọsọ, ike agaghị agwụkwa ha Ha gaeje ije ghara ịda mba [FINALE] Ma ndị naele anya Chineke gaagbanwe ike ha Ike ha, ike ha, ike ha, ike ha

Download the sheet music

Ma Ndi Na-ele Anya Chineke

Ma Ndi Na-ele Anya Chineke

By Sam Ojukwu
Solfa
Igbo
8 pages
7 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Anthems Hymns Offertory Hymns Celebrations Uncategorized
0 0

More lyrics you may want