Litany Of The Saints In Igbo Language by Ali-Okoro Onyenyechi — Lyrics

Ali-Okoro Onyenyechi Igbo Latin Hymns for Saints & Feast Days Latin Hymns Prayer Baptism Hymns Ordination Hymns Easter Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Igbo] Onye nwe anyị mee ebere (Onye nwe anyị mee ebere) Kristi mee ebere (Kristi mee ebere) Onye nwe anyị mee ebere (Onye nwe anyị mee ebere) Maria di asọ Nne nke Chukwu (Rịọwara anyị arịrịọ) Mikelu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Ndi Muozi Chukwu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) John Baptisti di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Josefu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Pita na Pọlu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Andrew di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) James na John di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Thomas di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Philipu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Bartholomew di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Mathew di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Simonu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Thadaeus di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Mathias di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Mary Magdalene di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Stephen di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Felix di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Cornelius di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Ignatius nke Antioku di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Lawrence di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Perpetua na Felicitas di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Agnesi di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Gregory di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Augustine di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Athanasius di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Basilu di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Martin di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Benedicti di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Francis Xaveri di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) John Mary Vianey di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Catherine nke Siena di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Theresa di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Patrick di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Edward di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Ndi nwoke na ndi nwanyi di asọ (Rịọwara anyị arịrịọ) Zọpụta anyị Dinwenu (Zọpụta anyị Dinwenu) Meewa anyị ebere (Zọpụta anyị Dinwenu) N'ajọ ihe nile (Zọpụta anyị Dinwenu) Na njọ nile (Zọpụta anyị Dinwenu) N'ọnwụ ebigheebi (Zọpụta anyị Dinwenu) Site n'nweye ahụ gị (Zọpụta anyị Dinwenu) Site n'ọnwụ na mbilite n'ọnwụ gị (Zọpụta anyị Dinwenu) Site n'ọbịbịa nke Mmụọ Nsọ (Zọpụta anyị Dinwenu) Anyị bụ ndi njọ (Zọpụta anyị Dinwenu) Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Ka i chikwaba, chekwaba nzụkọ gị (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Ka i chekwa Papa anyị na ndi ọfụfe Altari gị di ngọzi (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Ka i gọzie, ma doo nsọ, ma gbanwoo ụmụnne anyị naeme mirichukwu (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Ka i nye mba nile ezi udo na mmekọrịta (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Ka i kasie anyị obi chekwaba anyị n'ọlụ gị di ngọzi (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Jesu Nwa Chukwu di ndụ (Anyị na rịọ gị biko nụrọlu anyị) Kristi nụrụlu anyị (Kristi nụrụlu anyị) Kristi nụrụ arịrịọ anyị (Kristi nụrụ arịrịọ anyị) [Latin] Kyrie eleison (Kyrie eleison) Christe eleison (Christe eleison) Kyrie eleison (Kyrie eleison) Sancta Maria Mater Dei (Ora pro nobis) Sancte Michael (Ora pro nobis) Sancti Angeli Dei (Orate pro nobis) Sancte Joannes Baptista (Ora pro nobis) Sancte Joseph (Ora pro nobis) Sancti Petre et Paule (Orate pro nobis) Sancte Andrea (Ora pro nobis) Sancta Maria Magdalena (Ora pro nobis) Sancte Stephene (Ora pro nobis) Sancte Ignatii Antiochene (Ora pro nobis) Sancte Laurenti (Ora pro nobis) Sancti Perpetua et Felicitas (Orate pro nobis) Sancta Agnes (Ora pro nobis) Sancte Gregori (Ora pro nobis) Sancte Augustine (Ora pro nobis) Sancte Athanasi (Ora pro nobis) Sancte Basili (Ora pro nobis) Sancte Martine (Ora pro nobis) Sancti Francisce et Dominice (Orate pro nobis) Sancte Francisce Xaveri (Ora pro nobis) Sancte Joannes Maria Vianney (Ora pro nobis) Sancta Catharina Senensi (Ora pro nobis) Sancta Teresia de Avila (Ora pro nobis) Omnes Sancti et Sanctae Dei (Orate pro nobis) Propitius esto (Libera nos Domine) Ab omni malo (Libera nos Domine) Ab omni peccato (Libera nos Domine) A morte perpetua (Libera nos Domine) Per incarnationem tuam (Libera nos Domine) Per mortem et resurrectionem tuam (Libera nos Domine) Per effusionem Spiritus Sancti (Libera nos Domine) Peccatores (Te rogamus audi nos) Ut hos electos per gratiam Baptismi regenerare digneris (Te rogamus audi nos) Ut hunc fontem, regenerandis tibi filiis, gratia tua Sanctificare digneris (Te rogamus audi nos) Jesu, Fili Dei Vivi (Te rogamus audi nos) Christe audi nos (Christe audi nos) Christe exaudi nos (Christe exaudi nos)

Download the sheet music

Litany Of The Saints In Igbo Language

Litany Of The Saints In Igbo Language

By Ali-Okoro Onyenyechi
Solfa
Igbo, Latin
7 pages
2 Downloads
Hymns for Saints & Feast Days Latin Hymns Prayer Baptism Hymns Ordination Hymns Easter Hymns
0 0

More lyrics you may want