AFUFU MMUO (Story of the Cross) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Sam Ojukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

AFUFU MMUO (Story of the Cross) by Sam Ojukwu — Lyrics

Soprano Solo O afụfụ nmụọ Jesu talụ anyị. Tutti O afụfụ nmụọ Jesu talụ anyị. Nee negodu ka Jesu Kristi si we bịa n'ụwa lụba ọlụ dị nma. Ọ lụ ifunanya, ọ lụ Chukwu. Ọ lụ ebube Chukwu. Ma ọ gịnị k'ụmụ ụwa ji kwụa Ya ụgwọ? Ọnwụ n'enu obe. O afụfụ nmụọ Jesu talụ anyị. Baritone Solo Ma ọ gịnị ka Jesu melu fa, fa ji achọ ya ka ọ nwụa? Ka ọ nwụa ọnwụ ifele n'enu obe. Ụmụ nnem, ụmụ nnem ajụam o, Ọ bụzịkwa Jesu Kristi melu ka ndị ngwọlọ wụba ujọ njọlị? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melu ka ndị kpu isi fụba ụzọ k'ugo? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melu ka ndị agụụ n'agụ liju afọ? Ọ bụzịkwo Jesu Kristi melu ka ndị nwụlụ anwụ we kubekwa ume ndụ ọzọ? Ma ọ gịnị k'ụmụ ụwa ji li kwụa Ya ụgwọ? Chorus
Read full lyrics

About AFUFU MMUO (Story of the Cross)

"Afụfụ Mmụọ" (Story of the Cross) is a deeply moving Igbo choral work that recounts the passion and suffering of Jesus Christ. Composed by Sam Ojukwu, the piece serves as a dramatic narrative of Good Friday, questioning the world's harsh response to Christ's immense love. The lyrics contrast the profound goodness of Jesus' earthly ministry with the shameful death He was handed on the cross, asking what He could have possibly done to deserve such a fate.

The arrangement uses expressive solos alternating with a full chorus to bring the scriptural accounts to life. A poignant baritone solo asks the listener to remember how Jesus healed the lame, gave sight to the blind, fed the hungry, and raised the dead. The soloist recalls how the crowds once shouted "Hosanna to the Son of David," only to turn around and demand His crucifixion. Later, a soprano solo narrates the trial before Pilate, capturing the false accusations and the crowd's relentless cry for His death.

Choirs typically sing this solemn anthem during Lent and Holy Week, particularly on Palm Sunday or Good Friday. Its storytelling structure and emotive melodies draw the congregation into the sorrow of the Passion, offering a profound moment of reflection on the sacrifice made on the cross.