Full Lyrics
VERSE 1
A nụrụ m olu Onye nwe m Jizọs k'ọ n'asị, "Onye ka m g'eziga? Onye g'ejekwara yio?"
A nụrụ m ọnwụ nke luo be n'ihi gị! Onye ka m g'eziga? Onye g'ejekwara yio?
CHORUS
Gị onye kwere na Jizọs
Gị onye kwere na Jizọs Kraịst, b'ụnwụ o be gị, o be d'ị arọ
Legide Jizọs anya
Biko legide Jizọs anya
Biko, legide Jizọs anya, b'ụnwụ o be gị, nwanne m, ị ka gwụla gị o
VERSE 2
A nụrụ m olu Onye nwe m Jizọs k'ọ n'asị "Gaa n'ụwa kwuwazi eziokwu, Onye ka m g'eziga, Onye g'ejekwara yio"
VERSE 3
A nụrụ m olu Onye nwe m Jizọs k'ọ n'asị, "Hụ Chineke gị n'anya n'ike n'ume gị niile
N'ihi na ịhụnanya bụ iwu nke kacha mma
Hụ ụmụnne gị n'anya otu m siri hụkwa unu"
CODA
Amen, Amen, Amen, Amen, ike agwụla gị o