LEENU YA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: CHUKWUDINKA I. C
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

LEENU YA by CHUKWUDINKA I. C — Lyrics

REFRAIN Leenu ya ihe anyị bụ k'ọ bụ na mbụ leenu ya Ọ h'ọ bụ ugbu a k'anyị nile g'abụcha mgbe oge g'eru VERSE 1 O kw'eburu ozu onye ọzọ ọ dị k'ebu osisi kpọrọ nkụ Lekwanụ n'ọ bụ ụz'ahụ ọgara ka anyị nile g'aga VERSE 2 Mkpụrụ ụbọchi ole gara aga anyị na ya nọ anyị na ya N'ekwu koriokwu n'akpa nkata ma n'ugbu a ọ bụzi ozu
Read full lyrics

About LEENU YA

"Leenu Ya" is a deeply moving Igbo funeral hymn by Chukwudinka I. C. that reflects on the fragility of human life. The song opens with a sobering traditional proverb—when we carry the body of another, it can feel distant, like carrying dry wood, until we realize it is the exact same path we must all eventually walk.

Sung during burials and requiem Masses, the piece calls the congregation to pause and reflect. The verses remind us of how quickly things change: just days ago, we were eating, drinking, and conversing with the departed, and now they are gone. It asks a poignant question in the final verse: "Who will it be tomorrow? Is it me or is it you?"

For a choir, singing this piece is a moment of profound ministry. It strips away the illusions of the world, reminding everyone present that "ụwa nke a enweghị isi" (this world is fleeting). The solemn melody and stark lyrics encourage the living to prepare their hearts, making it a powerful meditation on mortality and faith.