Lee ụlọ Gị - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Ifeanyichukwu Eze
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, English
Pages: 2 pages

Lee ụlọ Gị by Ifeanyichukwu Eze — Lyrics

REFRAIN Lee ụlọ Gị Chukwu. Lee ụlọ Gị nke a gozie ya. Ka ọ bụr' eb' obibi Gị (dị nsọ) ụlọ nsọ Gị, ebe ụmụ Gị g'anọ mgbe niile n'efe Gị, ofuf' ọma. VERSE 1 Tata anyị ezukọla (Chineke) rara ụlọ nsọ nke a tinye Gị n'aka. Site n'aka nnukwu ụkọchukwu Gị, dịka nwa Gị Solomon siri mee n'agba ochie. VERSE 2 Gozie Eze Ker'ụwa ụlọ nsọ Gị, bịa mee ya ka ọ bụrụ eb' obibi Gị dị asọ, ebe agbụrụ David g'anọ achụrụ Gị aja.
Read full lyrics

About Lee ụlọ Gị

"Lee ụlọ Gị" is a majestic Igbo hymn of dedication, capturing the reverence of offering a new sanctuary to God. The title translates to "Behold Your House," and the lyrics draw a direct line between the modern church and the temple built by King Solomon in the Old Testament. It is a profound prayer asking the Creator to bless the physical building and make it a holy dwelling place where His children can gather to worship in spirit and truth.

For a choir, this piece shines brightest during the dedication or consecration of a new church building, or on the anniversary of a parish's dedication. The verses carry a deep sense of history and petition, asking God to incline His ear to the prayers of His servants and to grant the pure-hearted their petitions when they seek His face within those walls. The inclusion of an English verse at the top of the score broadens its reach, making it a unifying anthem for the whole congregation.

Singing this feels like stepping into a sacred tradition. The melody is steady and purposeful, allowing the choir to proclaim the solemnity of the occasion. It reminds everyone present that the church is not just a structure of brick and mortar, but a living space where the community meets the divine.