Full Lyrics
LEE KA O SIRI MA MMA
[CHORUS]
Lee ka o siri ma mma nke ukwu
Lee ka o siri ma mma nke ukwu
Lee ka o siri ma mma nke ukwu
Ma mma nke ukwu
N'eligwe n'eligwe n'eligwe n'eligwe
N'eligwe n'eligwe n'eligwe n'eligwe
Lee ka o siri ma mma e
B'ukwu nke ndị n'ezisa oziọma
[VERSE 1]
Onye n'eme ka a nụrụ okwu nzọpụta
Zion, Zion, Zion, Zion
Chineke gị bụ eze
Chineke gị bụ eze
[VERSE 2]
Nụrụ olu ndị nche gị
Nụrụ olu ndị nche gị ha eweliwo
Olu ha n'otu ka ha n'eti mkpu ọṅụ
N'ihi na anya na anya ka ha gaahụ
Mgbe Onyenweanyị galaghachi kwute Zion
[VERSE 3]
Bụ onye n'eme ka a nụrụ okwu udo
Bụ onye n'eme ka a nụrụ okwu udo
N'eme ka a nụrụ okwu udo
Onye n'ezisa oziọma
Oziọma, oziọma
Oziọma, oziọma nke ezi ihe
NARA AJA
[CHORUS]
Nara aja, Chukwu naranụ aja anyị o
Nara aja anyị naachụrụ gị
[VERSE 1]
Anyị ekele gị Nna
Maka ihe o...