CHRISTI UKOCHUKWU EBEBE Ps. 110 by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Responsorial Psalms Ordination Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Christi Dinwenu Ụkọchukwu ebebe na ehunye achịcha na mmanya dịka Melkisedek. VERSE 1 Dinwenu gwara Nnamu ukwu Nọdụ ala n'aka nri m A ga m'edote ndị iro Gị n'okpuru ụkwụ Gị. VERSE 2 Onye nwelanyị gaesi na Zion zite mkpọ Eze nke ike Gị Chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro Gị. VERSE 3 Eze site n'ụbọchị amụrụ Gị n'elu ugwu dị nsọ Tupu chi efo e sirim n'afọ m mụta Gị. VERSE 4 Onye nwe anyị ṅụr'iyi Ọ ma echegharị I bụ Ụkọchukwu ebebe dịka Melkisedek mgbe ochie.

Download the sheet music

CHRISTI UKOCHUKWU EBEBE Ps. 110

CHRISTI UKOCHUKWU EBEBE Ps. 110

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Responsorial Psalms Ordination Hymns
0 0

More lyrics you may want