Kristi, Ukochukwu Ebebe by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Ordination Hymns Responsorial Psalms Communion Hymns Eucharistic songs Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Kristi Dinwenụ, Ụkọchukwu ebebe naehunye achịcha na mmanya dịka Melkisedek. [VERSE 1] Dinwenụ gwara Nnam ukwu nọdụ ala n'aka nri m a ga m edote ndị iro gị n'okpuru ụkwụ gị. [VERSE 2] Onyenweanyị gaesi na Ziọn zite mkpaeze nke ike gị chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro gị. [VERSE 3] Eze site n'ụbọchị amụrụ gị n'elu ugwu dị nsọ tupu chi efo esirim n'afọ m mụta gị. [VERSE 4] Onyenweanyị aṅụrịyị, ọ gaghị echegharị ị bụ Ụkọchukwu ebebe dịka Melkisedek mgbe ochie.

Download the sheet music

Kristi, Ukochukwu Ebebe

Kristi, Ukochukwu Ebebe

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Ordination Hymns Responsorial Psalms Communion Hymns Eucharistic songs
0 0

More lyrics you may want