Full Lyrics
REFRAIN
Kristi Dinwenu, Uko Chukwu ebebe,
Naehunye achịcha na mmanya
Dị ka Melkisedek.
VERSE 1
Dinwenu gwara Nnam ukwu,
Nọdụ ala n'aka nri,
A ga m edo ndị iro gị n'okpuru ụkwụ gị.
VERSE 2
Onyenweanyị gaesi na Zion
Zite mkpọ Eze nke ike gị,
Chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro gị.
VERSE 3
Eze site n'ụbọchị a mụrụ gị
N'elu ugwu dị nsọ,
Tupu chi efo esirim n'afọ mụta gị.
VERSE 4
Onyenweanyị ṅụr'iyi,
Ọ ma echegharị,
Ị bụ Uko Chukwu ebebe
Dị ka Melkisedek mgbe ochie.