KRISTI EBILITEGO N'ONWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Zeigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

KRISTI EBILITEGO N'ONWU by Chidi Zeigwe — Lyrics

[CHORUS] K'anyị ṅụrịba nụ na Kristi ebilitego n'ọnwụ K'anyị ṅọrịbe nụ na Kristi ebilitego n'ọnwụ Ụwa nile kweb' ukwe aṅụrị Mba nile kweb' ukwe ngọrị Na Kristi emerigo ọnwụ o Mba nile ṅọrịe nụ Kristi emerigo ọnwụ Halleluia, Halleluia Halleluia, Halleluia Halleluia, Halleluia [VERSE 1] Ekele dịrị gị Chukwu Nna Iziter' Ọkpara gị maka mgbapụta mmadụ Nwụrụ n'elu obe maka njọ nke ụwa nile N'ụbọchị nke atọ, o bilite n'ọnwụ
Read full lyrics

About KRISTI EBILITEGO N'ONWU

"Kristi Ebilitego N'ọnwụ" is a triumphant Easter hymn that rings out with the joy of the Resurrection. Composed by Ezeigwe Chidi, the song calls on all nations and the entire world to break into songs of gladness because Christ has conquered the grave. From the very first notes of the chorus, the choir invites the congregation into a shared celebration, lifting a series of joyful "Halleluias" that capture the bright, victorious mood of Easter Sunday morning.

The verses walk the choir through the core of the Paschal mystery. Beginning with profound thanksgiving to God the Father for sending His Son to redeem humanity, the lyrics trace Christ’s journey from His sacrifice on the cross to His glorious rising on the third day. In the second verse, the song takes on a bold, taunting tone against the forces of darkness, asking, "Ọnwụ olee ike gị o? Ike ili olee ike gị o?" (Death, where is your power? Grave, where is your power?). It is a powerful moment for any choir to sing, declaring Jesus as the ultimate warrior ("Odogwu n'agha") who has won the final victory.