KRISTI EBILIGO N’ỌNWỤ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Chibi
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

KRISTI EBILIGO N’ỌNWỤ by Chibi — Lyrics

INTRO Unu mana Kristi ebiligo n'ọnwụ? REFRAIN Kristi ebiligo eh! Kristi ebiligo n'ọnwụ. Eh! merig'ik'ọnwụ ony'ọbụla gbab'egwuọma eh na Kristi ebiligo eh ony'ọbụla goribe eh na Kristi ebiligo eh! Kristi nwa Chukwu, O bilitego n'ezie kee sị kwụ naakwụkwọnsọ, n'ụbọchịatọ n'ọg'ebili n'ọnwụ. O biligo! O biligo, O biligo, O biligo, O biligo, Kristi nwa Chukwu eh! Kristi ebilitego n'ọnwụ. VERSE 1 Añụrianyị n'enwe bụ na Kristi ebiligo, asị na Kristi ebilighi n'ọnwụ, Ị mana nke mmadue kpogo. Mana Kristi, Onye mmeri, n'ezie, O biligo n'ọnwụ. O biligo! VERSE 2 N'ụzụụtụtụ, Meri nọ n'ili Ya, Ọ n'ebe, Ọ n'etimkpu, n'Ọ hụghi Dịnwenụ, mana, Mmụọzi Chukwu gwara ya, na Kristi ebiligo n'ọnwụ. O biligo!
Read full lyrics

About KRISTI EBILIGO N’ỌNWỤ

"Kristi Ebiligo N'Ọnwụ" is a vibrant Easter proclamation that brings the joy of the resurrection straight into the choir loft. The opening question—asking the congregation if they know Christ has risen—sets a lively, conversational tone. It captures the sheer excitement of Easter Sunday morning, moving from the sorrow of the Passion to the ultimate victory over death.

The verses beautifully narrate the resurrection story, starting with Mary Magdalene weeping at the empty tomb and Peter and John racing to see it for themselves. In a dramatic final verse, the cantor addresses the figures of the Passion—Judas, Caiaphas, Pilate, and the soldiers—reminding them that despite their mockery, Christ has triumphed. The choir's driving ostinato creates a powerful, rhythmic backdrop to this storytelling, making it a thrilling and unforgettable piece for an Easter Mass.