KRISTI EBILIGO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

KRISTI EBILIGO by CYRIL VICTOR UGONNA — Lyrics

INTRO Ụmụ ụwa nụrụ olu m ka m n'gba akaegbe mbiliten'ọnwụ Kristi. Nwa nke Chukwu onye akpọgburu n'obe o nwụọ ọnwụihere ka o ruru ụbọchị atọ ya o si n'ọnwụ bilie. Ọnwụ eh, olee eb'ị nọ? Ị gar'ahịa? Ị gara ozi? Ị jer'ọmụgwọ? Ọnwụ eh, ọnwụ eh, chai! Ọnwụ mmehntọ, Kristi emerigo ọnwụ. Ọnwụ mmehntọ, Kristi emerigo. CHORUS Kristi ebiligo eh, Kristi emerigo ọnwụ. Kristi ebiligo eh, Nụrịbanụ n'o merigo eh. Ọnwụ eh, ọnwụ olee ike gị? Ọnwụ eh, ọnwụ olee ụfụ gị? Mgbe Kristi bilitere n'ọnwụ,
Read full lyrics

About KRISTI EBILIGO

"Kristi Ebiligo" (Christ is Risen) is a triumphant Easter anthem that bursts with the joy of the Resurrection. Cyril Victor Ugonna captures the sheer excitement of Easter morning, opening with a lively duet that playfully taunts death itself. The lyrics ask death where its sting has gone—did it go to the market, run an errand, or go on maternity leave ("Ị jer'ọmụgwọ?")—before declaring that Christ has conquered the grave and put death to shame.

When the full choir enters at the chorus, the tempo lifts into a vibrant celebration. The verses recount the Easter story, from the empty tomb and the angel's message to the women, to a call urging the whole world to rejoice because the Son of God has risen. The power of darkness has failed, and the choir invites everyone to shout for joy.

For Nigerian Catholic choirs, this piece is a perfect fit for Easter Sunday Mass, whether as a glorious entrance hymn or a recessional that sends the congregation out with a spirit of victory. Its rhythmic energy and relatable, conversational Igbo lyrics make it a song that truly brings the Easter message home to the people.