KRISTI E MERIGO ONWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Mike Mbah
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

KRISTI E MERIGO ONWU by Mike Mbah — Lyrics

REFRAIN Alleluia, oh Kristi e merigo Alleluia, oh Kristi e merigo K'anyị tienụ Alleluia, oh Kristi e merigo Nwa Chineke e gburu egbu n'elu ụwa Kristi e merigo, ọnwụ e Onye ahụ e gburu egbu n'elu ụwa Kristi e merigo Ọnwụ e nweghị ike n'ebe ọ nọ, ọnwụ e nweghị ike ọbụla eh Ọnwụ e nweghị ike, ọnwụ e nweghị ike Ihe ukwu mere K'anyị tibe kwanụ egwu ọṅụ, ọnwụ e nweghị ike ma ọlị Ihe ukwu Maka na Dinwenu e biligo, ọnwụ e nweghị ike Dị k'e biligo N̄ụrịba n'o biligo n'ọnwụ N̄ụrịba n'o biligo n'ọnwụ Ihe ukwu mere Alleluia, Alleluia Oh Kristi e merigo Oh Alleluia Oh Kristi e merigo K'anyị tienụ Alleluia Ọ merigo
Read full lyrics

About KRISTI E MERIGO ONWU

"Kristi E Merigo Onwu" (Christ Has Conquered Death) is a triumphant Easter anthem that rings out from the choir loft with pure, uncontainable joy. Mike Mbah’s composition captures the very essence of Easter Sunday morning. The refrain is a cascade of "Alleluias," inviting the entire congregation to join in the realization that death has lost its power over the Son of God. It is the kind of piece that lifts the spirit of the church the moment the first notes are sung.

The verses unfold like a dramatic retelling of the Gospel narrative. We follow Mary Magdalene rising early to anoint Jesus, only to find the tomb empty. The music quickens as Peter and the beloved disciple run to the grave, finding only the folded linen cloths. Finally, the choir sings of the angel’s glorious message: the Lord has risen. Singing this piece feels like walking alongside the disciples, moving from confusion and sorrow to the breathtaking discovery of the resurrection.

For Nigerian Catholic choirs, this song is a staple for the Easter season. Its lively tempo and rich harmonies make it a perfect fit for the Offertory or as a jubilant Recessional hymn after Mass. The repeated declarations of "Ihe ukwu mere" (A great thing has happened) remind everyone present of the miracle at the heart of the faith.