Full Lyrics
CHORUS
Enyi mo kunie, kunie, kunie na kunie k'anyi jee
Kene Chukwu oma, kunie, kunie, umunnem kunie kene
Eze igwe! k'anyi jee kene Chukwu oma, kunie, kunie, kanie,
umunnem kunie kene Eze igwe!
VERSE 1
Bute onyinye gi n'iru Altar;
Bute ojija gi n'iru Altar;
Onye okuku ma onge ewu bia oh!
Onye eghu ma onge eji bia oh!
N'ezie, n'ezie m g'enye y'ekene
M g'enye y'otito, n'uba ya
N'ezie n'ezie m g'enye y'onyinye,
Onyinye, onyinye si n'obi mo.
VERSE 2
Chukwu na gny n'iru
Nganga kam jiaga nze, nzegbu ekwensu eh!
Umu Chukwu gaba n'iru gaba n'iru!
Gaba n'iru eh! Gaba n'iru!
Nye y'onyinye! Nye y'onyinye! Enyi