Full Lyrics
[REFRAIN]
Kele Chineke jaa ya mma
Onye kere uwa onyeoma
Ekele
[VERSE 1]
Soro m ụmụnne m tebe nu Chineke e
[VERSE 2]
K'anyị jaa ya mma bunye y'onyinye
[VERSE 3]
Anyị gaeji gịnị kele gị eze ebube
Otito na nsọpụrụ dịrị gị eze daalụ
[VERSE 4]
Ịhụnanya Chineke karịrị ya karịa
Olisa ebuluwa Chineke daalụ ị meeka
[VERSE 5]
Nara onyinye ụmụ gị n'enye gị
N'aja anyị n'achụnyere gị
[VERSE 6]
Onyinye ndị anyị a jado k'anyị n'ebunye gị
Nara ya magozie kwa anyị
[PRAYER OF THE FAITHFUL]
Zamo o zamo
Chineke mu zamo zamo zamo
Nna zamo o zamo