Kosisochukwu by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

Chineke mo Onye nwe mo Ibiaram n'iru Gi, linye Gi ekele na r'otito, Ogaranya ngirdan Anam aja Gi nma n'an'igwe ih'oga Soro Gi eh! n'ime ndu mo mebe ihe di Gi nma K'osiso Gi eh! Chukwu, Okaka eh! ih'osoro Gi eh! N'ime ndu mo mebe K'osiso Nna, K'osiso Chi K'osiso Nna mo Chineke Nna mo O di m ama, K'osiso Chukwu, Odibazia n'obu siso. K'osiso Gi Ya nwe uwa. n'obu Ya kere mmadu, Chineke Nna mo O diiri m nma n'enile di n'uwa moji, m'ocha Odiiri m nma, uwa O diiri m njo, agamuluru Gi m nma, Odii m njo, ih'osoro Chineke nmanma n'obi Ocha. Ngozi Gi, Chineke nmanma n'obi Ocha. Ngozi Gi k'O g'eme n'eligwa K'osiso Nna, O rugo maka, eb'omasiri Gi Nna, K'osiso Nna mo Chineke Nna mo Omasiri mo Chineke Nna mo Omasiri mo K'osiso Chukwu, Omasiri mo Obughi n'igbaka mbo n'ezie bu ya bu n'ego e kwe nkpata Hem, hem, Cheta kwa n'ihuwa si n'akaluka. Hem hem Ufodu n'atahuhu n'uwa, echete Chi ha. Hem, hem, Emeka t'Odi k'adigheme Hem hem ga m'agba r'egwu bur'onyinye m wee bia n'iru Gi, Tibe egwu daba, k'anyi ga n'iru Tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba. Nwa Chineke, Omasi Gi Chineke Nna mo, Omasiri mo nke Chineke Nna mo Omasiri mo tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba mgbe nile Ekwere mo Oge Chukwu kacha nma n'uwa. Ekwere m n'oge Chukwu kacha nma n'uwa. Kwere mo. Ukwa ru'oge ya, ya daa Ngozi Chineke erusago m ka mmiri eh! Lee agozi Chineke n'eru ka mmiri Lee amara ya mara ya n'ime ndu mo Amara ya zur'oke na ndu mo ga m'agbar'egwu bur'onyinye m wee bia n'iru Gi, Tibe egwu daba k'anyi ga n'iru Tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba Nwa Chineke Omasi Gi Chineke Nna mo Omasiri mo nke Chineke Nna mo Omasiri mo tiberenu m'egwu n'aga m'agba Yagba, mgbe nile Ekele kam ji bia K'osiso Chukwu. Ukwe kam ji bia K'osiso Chukwu. Egwu ayurima kam ji bia n'iru Gi Nna, K'osiso Chukwu. Ikele Gi n'ihi n'eme na ndu mo. K'osiso Chukwu. Ahuhu bia na ndu mo, Agumaso Chukwu. K'osiso Chukwu tubanu ya n'obuche Gi K'osiso Chukwu Anuri bia na ndu mo agam aso Chukwu K'osiso Chukwu nuriba n'okosi so Gi K'osiso Chukwu K'osiso Chukwu So Chukwu, K'osiso K'osiso Chukwu K'osiso Chukwu Siso Chineke Nna mo Omasiri mo So chikwu Eh! Omasiri mo So Chikwu Chineke Nna mo Omasirimo So chikwu Eh! mgbe nile

Download the sheet music

Kosisochukwu

Kosisochukwu

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
6 pages
4 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want