K'ANYI KPO ISI ALA by Chibuzo — Lyrics

Chibuzo Igbo Entrance songs Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Umunnem bia nu k'anyi kpo isi ala nye Onye nwe anyi Onye nwe anyi K'anyi kpo isi ala nye Osebruwa Onye kere igwe n'ala K'anyi kporo ya isi ala Onye kere igwe n'ala VERSE 1 Umu Chukwu k'anyi jee k'anyi jee hu Onye nwe anyi. K'anyi jee gbuoro ya ikpere dika o ra ya n'ala VERSE 2 Onye obula kulite k'anyi jee k'anyi jee kele Chineke uwa Kporo ya mma mma VERSE 3 Aja di nso k'anyi n'achuru ya Aja di oke onu k'anyi n'achu Nye ya VERSE 4 Batawa nu unu bu ndi nke ya Batawa nu k'anyi kele Chukwu

Download the sheet music

K'ANYI KPO ISI ALA

K'ANYI KPO ISI ALA

By Chibuzo
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want