Full Lyrics
INTRO
Omewo ya, Omewo ya, Kam si yoo Nna Eh!
CHORUS
Chineke memewo ya Ihem yoro ya k'omeere mo.
Kam si yoo, Kam si yoo Chukwu mere kam nyiri a Gi?
I ma nobi n'eme m sori shi m'a gba l'egwu, nye Onyinye n'uru ndi nke Ya
Ihem si yoo Eh! Obiasogbuemo,
Eh! Ihem sori? Eh! Obiasogbuemo,
Nara ezhi Chineke
Shi m'a para n'kwa gama ni! Parihe onyinye gama ni!
Ihem yoro ya k'omeere mo. Kam si yo Chukwu
Ezhi Chukwu oma Onye ri a Gi?
Chineke meworo m'ihem yoro ya Kam si yoo, yo Chukwu.
VERSE 1
I mashia paliela m'anya m'elu, nwanne, lee ugwu nile
Olee be? Olee bi m'ea kam g'ishi bia
M'egbueni kpere n'ala, kpema n'ekpere
Yomani Chukwu, Chim mekwaranu kam si yoo
Kam si yo Chukwu.
VERSE 2
Anya m miri ju gboru gboro, n'ime abali nile
Umuwa hukwara mu n'ariri m, ogbasakwara nu ha! Onye na nke ya
M'egbueni kpere n'ala, kpema n'ekpere
Yomani Chukwu. Chim mekwaranu kam si yoo
Kam si yo Chukwu.
VERSE 3
Ekwrem shi ogi irinma Onye kwol'uwa ogbugnowe ya!
Onwere Mgbe ogbajuru doro, nwanne mo, n'odigh'onyinye aka.
M'egbueni kpere n'ala, kpema n'ekpere
Yomani Chukwu Chim mekwaranu kam si yoo
Kam si yo Chukwu.