Full Lyrics
REFRAIN
Omewo ya Chineke m emewo ya.
Ihe m yọrọ Ya k'o meere m o.
Kam si yọọ! Onye rị a gị?
Eh! Ihe m yọrọ Ya k'o meere m o.
Kam si yọọ! Ọbịasọ gbue m o,
Eh! Ihe m yọrọ Ya k'o meere m o.
Kam si yọọ! M'a sị m'a paran kwa gamani!
P'aringonyinye pamani!
Ihe m yọrọ Ya k'o meere m o.
Kam si yọọ Chukwu!
Kam si yọọ Chukwu!
Kam si yọọ Chukwu!
VERSE 1
Ị ma shiapaliela manya mbu, nwanne, lee ugwu nile!
Olee be? Olee binyeakam pishi bie?
Mepbue n'ikpere n'ala, kpe ma n'ekpere yọma nị Chukwu.
Chi m mekwara nu kam si yọọ.
Eh! Ihe Chim kwadoro m o?
Ikom si yọ Chukwu.
Kam si yọ Chukwu!
Anyammiri ugbọrọgboro n'imegbali nile.
VERSE 2
Ụmụwa hụkwara mụ mariri m, ọgbasara nwanne ha!
Onye na nwe ya!
Mepbue n'ikpere n'ala, kpe ma n'ekpere yọma nị Chukwu.
Chi m mekwara kamsi yọọ.
Eh! Ihe Chim kwadoro m o?
Ikom si yọ Chukwu.
Kam si yọ Chukwu!
Ekwem shigoi l'onye nwe l'uwa e gbuo nwe ya!
Onwere mgbe ọgbajuru doro, nwanne ma,
M'ọ digh n'onyinye aka.
Mepbue n'ikpere n'ala, kpe ma n'ekpere yọma nị Chukwu.
Chi m mekwara nu kam si yọọ.
Eh! Ihe Chim kwadoro dom?
Ikom si yọ Chukwu.
Kam si yọ Chukwu.