Full Lyrics
[CHORUS]
Oh...
Uwa nka esika, ihe madu n'afu erika,
I h'a n'agabiga akaria
Chukwu biko nye nu anyi isioma.
Uwa nka esika, ihe madu n'afu erika,
I h'a n'agabiga akaria
Chukwu biko nye nu anyi isioma.
[VERSE 1]
Ije nk'uwa osika
Onwunwa akaria
Uzo nke ndu gbagor' agbago
O na agbagwo ju mmadu anya
Uwa nka esika, ihe madu n'afu erika,
I h'a n'agabiga akaria
Chukwu biko nye nu anyi isioma.
Onwunwa akaria, akaria, akaria, akaria.
[SECTION 2]
Anyi n'ario Olisa bi n'igwe
Biko mee k'o gaziere anyi.
Chukwu, Chukwu biko, nye aka.
Chukwu biko, Chukwu biko,
Chukwu biko nye aka.
Chukwu biko, Chukwu biko
Mee k'o gaziere anyi.
[CHORUS REPRISE]
Uwa nka esika, ihe madu n'afu erika,
I h'a n'agabiga akaria
Chukwu biko nye nu anyi isioma.
Chukwu biko mee k'o gaziere anyi.
Chukwu biko mee k'o gaziere anyi.
[TENOR SOLO]
Chukwu n'agbahara muo, Chukwu ebube gbahara,
I di ebube, I di omimi
Gosi anyi obi ebere gi Chukwu okike.
Gwoo uwa anyi, zoputa uwa anyi.
Nye anyi amara gi, nye anyi ebere gi Chukwu ebube.
Eze udo, Eze ebere, Eze gbahara,
Eze ihunanya, Eze ndi eze.
Onyenweanyi, gbahara muo.
[CHOIR]
Chukwu biko mee k'o gaziere anyi.