Jesu Nọ N'oriri Nsọ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Jesu Nọ N'oriri Nsọ by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

CHORUS Jesu nọ n'oriri nsọ, bia were ndụ n'ime m, site na Chicha na mmanya a gọziri n'ọlta. Jesu nọ n'oriri nsọ, ị hụrụ mu n'anya ma n'ị dị masị m a. Biko Nwa atụrụ, bata n'ime mu k'anyị biri. Anam arịọ gị biko bata. Anam arịọ gị gbaghara na ifer'onwe mu n'emezi mu mak'if'omume njọ m o. Anam arịọ gị biko Nna m o, Anam arịọ gị bia were ọnọdụ n'ime m, site n'aChicha na mmanya a gọziri n'ọlta. VERSE 1 Ọ kwa Jesu nke Mary mụrụ mmadụ a gị kpọgburu n'obe? Ọ kwa ọ nabatara ọnwụ ahụ o nweghị fụ maka njọ anyị? Ọ kwa ahụ n'ọbara ya bụ a chicha na mmanya, nri mkpụrụ obi? Ekwesịrị m k'ị bata n'ime mu ma na ofu okwu gị gaazọbi m o biko... VERSE 2 Ọ kwa kwa mgbe kwa mgbe a n'adapụ n'okwukwe.
Read full lyrics

About Jesu Nọ N'oriri Nsọ

"Jesu Nọ N'oriri Nsọ" is a deeply reflective Igbo hymn that meditates on the Real Presence of Christ in the Eucharist and the boundless mercy of God. The title translates to "Jesus is in the Holy Communion," and the song serves as a profound act of spiritual preparation before receiving the sacrament. The chorus invites Jesus to come and take His place within the communicant, acknowledging the bread and wine blessed on the altar as the true source of life.

The verses carry a strong penitential tone, making this piece especially moving. The lyrics echo the Centurion’s prayer—confessing unworthiness to receive the Lord, yet trusting that a single word from Him brings salvation. The choir sings of human frailty, acknowledging how often we fall away from faith and deliberately sin, before pleading for forgiveness. This honest confession of weakness is met with the comforting reality of Christ's sacrifice on the cross, offered as food for the soul.

With its majestic but solemn pacing, this hymn is perfectly suited for the Communion rite. It draws the congregation into a space of quiet adoration and repentance, making it a fitting choice for ordinary Sundays as well as seasons of reflection like Lent. It reminds everyone in the pews that the Eucharist is not a prize for the perfect, but healing medicine for the soul.