Full Lyrics
CHORUS
Onye a kpogburu n'obe meere anyi ebere
Jesu gbaghara ma n'ihi na anyi emehiego
Sachapu njo anyi mere megide gi Jesu gbaghara
n'ihi na anyi emehiego
VERSE 1
Otu igwe mmadu juputara ju ha si kpogbuo ya
gbaghara o gbaghara Jesu
VERSE 2
gbaghara gbaghara
n'ihi na anyi amaghi ihe anyi na eme
VERSE 3
Onye amamihe Onye nrube isi
Onye a kpogburu n'obe meere anyi ebere
Jesu gbaghara ma n'ihi na anyi emehiego
VERSE 4
Onye a kpogburu n'obe meere anyi ebere
Jesu gbaghara ma n'ihi na anyi emehiego