JESU BILITERE N'ONWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

JESU BILITERE N'ONWU by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

REFRAIN Onye a kpọgburu n'obe ebilitego Onye a kpọgburu n'obe dike n'agha omerigo, o bilitere n'esie O bilitego, o bilitego n'ike n'ebube ya Ụwa nile kwebe nụ kwe ukwe aṅụrị Onye nzọpụta anyị Jesu bilitere n'ọnwụ eh N'ihi na ọnwụ enwerozi ike n'ebe ọ nọ Jesu bilitere n'ọnwụ n'ezie VERSE 1 Jesu Dinwenụ bịara n'ụwa Taa ahụhụ were nwụọ maka njọ anyị Ọ mechaa bilite n'ọnwụ n'ụbọchị nke atọ ka o siri kwuo VERSE 2
Read full lyrics

About JESU BILITERE N'ONWU

"Jesu Bilitere N'onwu" is a triumphant Easter song that rings out with the ultimate joy of the Christian faith: Christ’s victory over the grave. The title carries the glorious news that Jesus has risen from death, and the entire piece is built around that central announcement. From the opening lines, the choir proclaims that the one who was crucified has risen like a mighty warrior, conquering death and leaving the tomb empty.

During the Easter season, this is exactly the kind of vibrant, energetic piece a choir loft needs to lift the spirit of the congregation. It fits beautifully during the Offertory or as a recessional hymn on Easter Sunday. The verses take us through the core of the Paschal mystery—how Jesus came to earth, suffered for our sins, and rose on the third day just as He promised.

What makes the song so moving is its direct call to the people. It invites everyone to sing songs of joy ("ukwe aṅụrị") because death no longer has any power. As the final verse reminds us, Christ's resurrection is also our own, bringing life to everything that was dead within us. It is a true celebration of hope and renewed life.