Full Lyrics
CHORUS
Chineke, iwe Gị dajụọ n'ebe anyị nọ
Onye dị nsọ, si n'igwe bịa za 'nyị o Papa
VERSE 1 (TENOR)
Olisa bi n'igwe za nụ anyị ekpere za nụ anyị o Eze
REFRAIN
Onye dị ngọzi, si n'igwe bịa za 'nyị o Papa
VERSE 2 (ALTO)
Amaamamasiamasi Chukwu, anya n'ele ụwa bịa o Chim e
VERSE 3 (SOPRANO)
Onye amara Chukwu nụrụ m ekpere anyị o Chukwuọma
VERSE 4 (BASS)
Okasiakasi Chukwuọma, Onye ọma n'eme mma Eze ebube