Full Lyrics
[REFRAIN]
Meer'anyebere o Chukwu bi n'igwe.
Iwe Gi adina oku Chukwu n'anyi bu umu Gi.
[VERSE 1]
Atari anyi ahuhu Chineke
K'anjo anyi siri di,
K'iwe Gi di oku dajuo
n'anyi bu umu Gi.
[VERSE 2]
Edula anyi baa n'ikpe
ebere k'anyi nario Chukwu.
I dur' anyi baa n'ikpe
Obu onye g'akwudo?
[VERSE 3]
Njo niil' anyi mere n'ezidimume
n'ilanya hapu anyi mehieri
n'anyi n'ario Chukwu doo gbaghara.
[VERSE 4]
Torapu anyi Chukwu onye ebere
n'ahuhu duru nje
nke nna nna metara na gboo gboo.